BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
A nwuchiela Andrew Mountbatten-Windsor maka ebubo ajọ agwa
Foto dị iche iche gosiri ka ụgbọala na-abanye n'ọgbara ụlọ obibi Sandringham Estate dị na Norfolk n'ụtụtụ Tọzde.
NA EME UGBU A, Tinubu, Chanselọ mba Jamini ga-agbakọ aka na nchekwa, ọkụ latrik - Obi ọchịchị Naịjirịa
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'izu a.
E nwere ụfọdụ njirimara osisi ga-egosi a mara na ọ chọwala ọdịda - Ọkammụta gbasara osisi
Aliero mere ka o doo anya na-akwụkwọ osisi dawa mgbe ọbụla maọbụ azụ osisi ahụ tụgharịwa nke bụ na ọdịghị etu o si adị mbụ, nke ahụ pụtara na osisi ahụ nwere nsogbu
ICPC ekwuola na El-Rufai nọ n'ụlọọrụ ha
"ICPC na-ekwupụta na Malam Nasiru El-Rufai, onye bụbu gọvanọ Kaduna steeti nọ n'ụlọọrụ anyị ka anyị mechiri ọrụ n'ụbọchị Wenezde abalị iri na asatọ nke ọnwa Febụwarị maka nyocha nke na-aga n'ihu"
Ụlọomeiwu Sineti akwadola iwu ntụliaka e megharịrị emegharị
Tupu ndị ụlọomeiwu akwado iwu ntụliaka 2022 nke emegharịrị emegharị n'afọ 2026 n'ụbọchị Tuzde abalị iri na asaa nke ọnwa Febụwarị, e nwere obere ogbaghara dịka ha maliteghachiri nzuko.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Febụwarị 19, 2026, Duration 0,59
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde 19 Febụwarị, 2026
"Anọ m na-ehi ụra mgbe nwaodibo ahụ kụrụ m akaọdụ mgbe ọ kugbuchara nwanne m nwoke"
Ogochukwu Nwite bụ nwanne Ikechukwu Nwite nwaodibo ya kugburu n'Onitsha Anambra Steeti akọwaala etu ihe a si mee.
Etu e si mee olili ozu Ifunanya Nwangene
Nke a na-abịa dịka a kachaara ya ụka olili ozu n'ụlọụka St Pius Catholic Church Nara Unateze dị n'Enugwu Steeti
Kedụ ihe ndị nwereike ime ka mmadụ daa ma nwụọ n'otu ntabi anya na mberede?
Ndị ọrụ ahụike akọwaala ụfọdụ ihe nwereike ibute ọnwụ mberede na etu mmadụ nwereike iji agbanahụ ya.
Vidio
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
Kuziere m
Kpalite mmụọ m
Iko Mba Afrịka 2025
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye 'Super Eagles'-Francis Uzoho, Duration 1,29
Ọgbaabọọlụ bụ Francis Uzoho akọwala etu o siri banye otu egwu bọọlụ 'Super Eagles'.
Naịjirịa etiwaala Tanzanịa ka akị oyibo Nsugbe
Semi Ajayi na Ademola Lookman gosiri nke ha ji biri.
AFCON 2025 tebụlụ: Etu mba na mba ga-esi ezute onwe ha n'asọmpi a
Lee etu asọmpi Iko Mba Afrịka nke afọ 2025 si kwụrụ ugbua na tebụlụ.
Afcon 2025: Ndị a tụrụ anya ga-agbara Super Eagles
Ndị ọgbaa bọọlụ foto ha dị ebe a ka e kwuru ga-anọchite anya otu egwu bọọlụ Super Eagles dịka ha na-agba mbọ ịmabute iko Afcon nke afọ 2025.
Ndị ọgba bọọlụ isii a na-ele anya ga-amụke ka ọkụ n'Afcon 2025
Ụlọọrụ BBC Sport Afrịka nnyochara ndị ọgbaa bọọlụ isii a na-elejere anya n'asọmpi Afcon 2025 ga-ebido na Moroko na 21 Disemba ruo 18 Jenụwarị
Afcon 2025: Osimhen, Iwobi, Ndidi na ndị 'Super Eagles' ọzọ ga-agbara Naịjirịa bọọlụ
Asọmpi Afcon 2025 ga-amalite n'ụbọchị Sọnde 21 Disemba, 2025 na mba Moroko.
